GOSPEL MUSICNIGERIAN SONGS

Download DrNezer – Nkasiobi (Mp3, Lyrics, Video)

CLICK HERE TO DOWNLOAD FAST!!!
DrNezer - Nkasiobi
DrNezer – Nkasiobi

Gospel Music Producer DrNezer is here again with his first song for the year 2021 titled Nkasiobi.

Nkasiobi is a heart cry to the Holy Spirit to comfort and help those who are going through difficult times, those who are stranded & helpless, it is produced, Mixed and Mastered by DrNezer.

In such a time, we need such sound,,,,The Holy spirit is indeed our comforter and helper.

Enjoy and share this blessing!

Listen & Enjoy DrNezer – Nkasiobi below:-

DOWNLOAD MP3: DrNezer – Nkasiobi

Video: DrNezer – Nkasiobi

Lyrics DrNezer – Nkasiobi

[Intro]
Achosirim gi ike oh
Achosirim gi ike oh
Anyi chosiri gi ike oh
Anyi chosiri gi ike oh
Holy Spirit
I Need You
Holy Spirit
We Need You

Mmuo Nso Onye Nkasiobi
Mmuo Nso Onye Nguguobi
Nyere Adighi Ike Anyi Aka
Mmuo Nso Onye Nkasiobi
Mmuo Nso Onye Nguguobi
Nyere Adighi Ike Anyi Aka oh

[Chorus]
Kasie Ha Obi
Ndi Na Agabiga ihe Ike – Kasie Ha Obi
Ndi Na Agabiga ihe Ngbu – Nyere Ha Aka
Ndi Na Enweghi Onye Enye Aka oh
Biko oh – Kasie Ha Obi
Ndi Na Agabiga ihe Ike – Kasie Ha Obi
Ndi Na Amaghi Ihe Ha Ga Eme – Nyere Ha Aka
Ndi Na Enweghi Onye Enye Aka oh

Biko oooohhh
Mmuo Nso Onye Nkasiobi
Mmuo Nso Onye Nguguobi
Nyere Adighi Ike Anyi Aka oh
Biko oh
Mmuo Nso Onye Nkasiobi
Mmuo Nso Onye Nguguobi
Nyere Adighi Ike Anyi Aka oh
Biko oohh

Leave a Reply